Â
Get this track from Tidinz titled Buputia.
Richard Dilichukwu Okonkwo (born April 12, 1996) known professionally as Tidinz is a fast-rising Nigerian rapper and songwriter.
Use the link below to stream and download Buputia by Tidinz.
Lyrics for Buputia by Tidinz
Afam Bu tidinz
Afam Bu Afam Bu Afam Bu Tidinz
Pikyu kulu beat Jungle Citi o na I marozi
Enwe ndi ma ihe a na aru
Enwe ndi ma ihe a na aru, I ma ihe a na aru?
Enwe ndi ma ihe a na aru
Enwe ndi ma ihe a na aru, anyi ma I he a na aru
Enwe ndi bu ndi a na aru
Enwe ndi bu ndi a na aru, I bu ndi a na aru
Enwe ndi bu ndi a na aru
Enwe ndi bu ndi a na aru, anyi bu ife a na aru
I bulu ukwu buputia
Men bu money anyi ga e buputia
Nwata nwee weight I mwavuru ya
Nwanne e bunye gi I ga e bunwu kwa ya
I bulu ukwu buputia
Men bu money anyi ga e buputia
Nwata nwee weight I mwavuru ya
Nwanne e bunye gi I ga e bunwu kwa ya
Negodi ndi Ara
I choro I ri my money, I na apu Ara?
Ngwa kpaputia ka o siee, buputia ka m nchie Maka mua bu onye ara
Nwa m Nwete gi m ga api gi ka pimple
A bu m a priest your body bu my temple
I di ka ndi a na a fu na Telemundo,
Ara gi na agba m ara ngwa mepelu m ya ka o bu window
(Of ara eji na aka ka abuo di na brassiere)
Nwata kuwa na anyi egbu go to to
I buru anu m ga Ata gi gwo gwo
Ife obi gi na aku bu ife azu gi na aku
Soso ukwu gi bu ife m na afu nwata bu kwa kpo kpo
Whether you be lekpa you be orobo
I gba oto ka iyi ogodo
Baby a choro m I ma buputia
Banana go fall on you and money must fall
On you I bulu ukwa sala mbala ngwa buputia
Enwe ndi ma ihe a na aru
Enwe ndi ma ihe a na aru, I ma ihe a na aru?
Enwe ndi ma ihe a na aru
Enwe ndi ma ihe a na aru, anyi ma I he a na aru
Enwe ndi bu ndi a na aru
Enwe ndi bu ndi a na aru, I bu ndi a na aru
Enwe ndi bu ndi a na aru
Enwe ndi bu ndi a na aru, anyi bu ife a na aru
I bulu ukwu buputia
Men bu money anyi ga e buputia
Nwata nwee weight I mwavuru ya
Nwanne e bunye gi I ga e bunwu kwa ya
I bulu ukwu buputia
Men bu money anyi ga e buputia
Nwata nwee weight I mwavuru ya
Nwanne e bunye gi I ga e bunwu kwa ya
Buputia
Buputia
Nwa I bulu ukwu ngwa buputia
M bunye gi cassava I ga e bunwu kwa ya?
If I give you one shot I ga echenwu kwa ya?
(The thing goes skrrr)
Buputia
Buputia
Nwa I bulu ukwu ngwa buputia
M bunye gi cassava I ga e bunwu kwa ya?
If I give you one shot I ga echenwu kwa ya?
Bebe
Obi gi na agba m ara ka egbe