Welcome to DivineFlaver

VIDEOS | SCHOLASRHIPS | FOREIGN | MIXTAPES

LIKE TO UPLOAD YOUR SONG? CLICK HERE!

                 

Flavour – Levels

Posted by: || Categories: Highlife


 

Nigeria contemporary Musician Flavour is back with another Hit which he titled Levels.

the song has the appearance of many celebrities.

Use the link below to stream and download Levels by flavour nabania.

Lyrics For Levels by Flavour

Eh eh nwanne if it’s a hit, aká anyị dị ya
Obodo ekwelugo oo
Anyanwụ achawago oo
Ànyị apụta gọ

Ife e mee bẹ gọ
Ị makwa ònye ị wụ? (Mastaa)
Ị makwa ònye ị wụ? (Ibe)
Ị makwa ònye ị wụ? (Ibe) (ogini, ogini)
Ị makwa ònye ị wụ?
Nwoke na-apụ ọkụ

Nwa n’ebe ébé
Nwoke ọma osiso
Nya na nwa ọma osiso
Na we dey, na we dey, na we dey here
Na we dey, na we dey, na we dey here
Ị sị kà ọ bụ lu, ọ bulu ya, na we dey here

Mens kwụsị nnukwu ịke, na we dey here (ahee)
Ị fugodi convoy ànyị jị we bata obodo ị n’olu ofuma
Ị nwe kwaa nụ choice (ahee)
I fugodi package ànyị jị we bata obodo ibelu ebelu
Security confirm
Ị ma ná ụdọ ná achị nụ
Ị ma ná mens bata obodo ànyị ka fa n’enene
Ị ma ná nde nde edee
Ị ma ná mmemme emewe

Abobi nwèrè ọmụma eji eri ego
Agụ jị égbè
Ị makwa ònye ị wụ? (Ọ kpata ọ zụọ ora)
Ị makwa ònye ị wụ? (Obi Cubana) (Ọnwa n’etiri ora)
Ị makwa ònye ị wụ? (Anyi Don nwanne)
Ị makwa ònye ị wụ? (Ọ jide ọ nye nwanne)

Nwoke na-apu ọkụ (Nwa á na-ayo Ezé)
Nwa n’ebe ébé (E-money)
Nwoke bụ ebube ebube
Nwoke ọma osiso (Iyawo na wa na wa)
Nya na nwa ọma osiso (ah yee, ah yeee)
Factory fitted, full option, double silencer
Ife à na-apia bụ mpịawa azụ nụ double condenser
Ife ànyị bụ bụ, odogwu odogwu, ịke na ebube mụọ nsọ
Áká ànyị bụzi nchawa nchawa, ụda égbè ndị nsọ

Ndị nkụ, ndị nkụ (ndị nkụ, ndị nkụ)
Ndị ịke, ndị ịke (Ị hụ la men sịrị ịke?)
Ndị ọma, ndị ọma (ndị ọma, ndị ọma)
Ju some doubt osiso? (Ah yee, ah yee, ah yee)
À na mụ anụ kwanu ife?
À na mụ anụ kwanu ife?
À na mụ asị kwanu ndò?

Okwụ abago n’ego
Men na-eme ná bundle
Fa bialu kà ịzu ọgụ
Fa na-eme ná cash
Ụfọdụ na-edezi cheque (ah heee)
Ị fugodi convoy ànyị jị we bata obodo ị n’olu ofuma
Ị nwe kwaa nụ choice (ahee)
Ị fugodi package ànyị jị we bata obodo ibelu ebelu
Security confirm

Ị ma ná ụdọ ná achị nụ
Ị ma ná mens bata obodo ànyị ka fa n’enene
Ị ma ná nde nde edee
Ị ma ná mmemme emewe
Abobi nwèrè ọmụma eji eri ego
Agụ jị égbè
Ị makwa ònye ị wụ? (Anderson Obiagwu)
Ị makwa ònye ị wụ? (Aka ekpuchi ọnwa n’Igbo)
Ị makwa ònye ị wụ? (Dr Eze Mmuo)

Ị makwa ònye ị wụ? (Nwoke di ebube ebube)
Nwoke na-apu oku (Legend nwanne)
Nwa n’ebe ebe (onye mpiawa azu)
Nwoke oma osiso (Ome Mma na Ojoto)
Nya ná nwa ọma osiso (ah yee, ah yee)
Factory fitted, full option, double silencer
Ife à na-apia bụ mpịawa azụ nụ double condenser
Ife ànyị bụ bụ, odogwu odogwu, ịke na ebube mụọ nsọ

Áká ànyị bụzi nchawa nchawa, ụda égbè ndị nsọ
Obodo ekwelugo oo
Anyanwu achawago oo (Beast mode up)
Ànyị apụta gọ
Ife emebego
Ị makwa ònye ị wụ? 

Download Music Here


UPLOAD YOUR SONG HERE


 

Leave a comment

Enter Your Name (Optional)

Enter Comment Below




ABOUT US |  CONTACT US |  CONTENT REMOVAL(DMCA) | DISCLAIMER |  TERMS OF USE |  PRIVACY POLICY |  REQUEST SONG
Theme by DivineFlaver
Copyright © 2024 DivineFlaver.com All Rights Reserved